Downloads provided by UsageCounts
Edemede a lebara anya n’usoronkuzi (curriculum) asụsụ Igbo n’ụlọụakwụkwọ primarị na sekọndịrị nke Naijirịa. Ọ Kọwara ka usoronkuzi asụsụ Igbo, Hausa na Yoruba siri malite n’ụlọakwụkwọ primarị na sekọndịrị Naijirịa bụ nke bụ otu n’ime mpụtara nzụkọ nke e mere n’afọ 1969 a kpọrọ “National Curriculum Conference” n’asụsụ bekee. Odee edemede a gara n’ihu depụta ma kọwakwaa usoro nkuzi (teaching methods) dị iche iche bụ nke ndi-nkuzi nankuziasụsụ Igbo ga-agbaso ka nkuzi ha wee gaa were ware ụfọdụ n’ime ha bụ ndịa: usoro ke ekere, usoro ke egwuregwu, usoro ke nkọrịkọ dzg. O deputa kwara ọtụtụ ọmụmụ asụsụ Igbo naenwen’ụlọakwụkwọ ndịa nke ụfodụ n’ime ha bụ, enweghị ọtụtụ nsogbu ndi nkuzi, omume ndịnne no nna, akparamagwa ụmụakwụkwọ na onwe ha, omume ndi gọọmenti na nke ndị ọkammụta n’ala Igbo. Ọ gakwara n’ihu wee deputa mgbochi nsogbu ndịa. Na mmechi, edemede a na-akọwa na ọ bụrụ na ndinkuzi na-akuzi Igbo etinnye uchu n’usoro nkuzi ndị e deputara ma kọwaa na-edemede a, ya na ọ bụrụ na nsogbu ndi edeputara ebe a abia na mgbochi,usoronkuzi (curriculum) asụsụ Igbo ga-abịa na mmezu na praimarị na sekọndirị Naijirịa.
Asụsụ Igbo, Praimarị, Sekọndirị, Usoronkuzi, Usoro nkuzi
Asụsụ Igbo, Praimarị, Sekọndirị, Usoronkuzi, Usoro nkuzi
| selected citations These citations are derived from selected sources. This is an alternative to the "Influence" indicator, which also reflects the overall/total impact of an article in the research community at large, based on the underlying citation network (diachronically). | 0 | |
| popularity This indicator reflects the "current" impact/attention (the "hype") of an article in the research community at large, based on the underlying citation network. | Average | |
| influence This indicator reflects the overall/total impact of an article in the research community at large, based on the underlying citation network (diachronically). | Average | |
| impulse This indicator reflects the initial momentum of an article directly after its publication, based on the underlying citation network. | Average |
| views | 7 | |
| downloads | 7 |

Views provided by UsageCounts
Downloads provided by UsageCounts